INEC Edebànyego Aha Mmadụ Karịrị Ndè Abụọ n'Akwụkwọ n'Anambra...

Dịka ahọ 2019 na nhọpụta izugbe na-akpụdobe nso n'ala anyị, ozi e nwetara na-akọwa na otu ahụ n-ahụ maka nhọpụta ọchịchị n'ala Anyị, bụ INEC n'aha ịchafụ edebànyela aha mmadụ ruru ndè abụọ na narị asatọ n'akwụkwọ na steeti Anambra maka inweta akwụkwọ ikike ha.

Guchaa Akuko a Guoo Akuko Ndi Ozo

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount:

Advertisement

Connect with us

Akuko Uwa

INEC Edebànyego Aha Mmadụ Karịrị Ndè Abụọ n'Akwụkwọ n'Anambra...

INEC Edebànyego Aha Mmadụ Karịrị Ndè Abụọ n'Akwụkwọ n'Anambra...

Dịka ahọ 2019 na nhọpụta izugbe na-akpụdobe nso n'ala anyị, ozi e nwetara na-akọwa na otu ahụ n-ahụ maka nhọpụta ọchịchị n'ala Anyị, bụ INEC n'aha ịchafụ edebànyela aha mmadụ ruru ndè abụọ na narị asatọ n'akwụkwọ na steeti Anambra maka inweta akwụkwọ ikike ha.

Igbusi Mmadụ na Plateau: Onye Kwuru Na M Gbara Nkịtị? --- Buharị...

Igbusi Mmadụ na Plateau: Onye Kwuru Na M Gbara Nkịtị? --- Buharị...

Onyeisi ala anyị bụ Muhammadụ Buharị akọwaala ya dịka nkọghèri na asị ocha ghe anya oghe, bụ akụkọ ahụ ndị mmadụ na ebugharị na-asị o nweghị ihe ọbụla nwere isi o kwuru banyere mgbusi ahụ e gbusiri imirikiti ụmụ mmadụ aka ha dị ọcha na steeti Plateau n'izu ụka gara aga site n'aka ndị Fụlani, ma gọọ aka na ọkpa ya banyere nke ahụ, ọ bụnadị dịka o mere ka a mara na o kwuru ihe o kwesiri ikwu.

E Kwuola Mkpa Ọ Dị Inyocha Ụgbọala Oge Ọbụla...

E Kwuola Mkpa Ọ Dị Inyocha Ụgbọala Oge Ọbụla...

A kọwaala mkpa ọ dị ịdị na-enyocha ụgbọala na ndị na-akwọ ụgbọala oge ọbụla iji hụ na ha nọ n'ezi ọnọdụ, na iji wee bèlata ihe mberede okporo ụzọ.

A Kpokupla Ndị Anambra Ka Ha Makụọ Otu Ndọrọ Ndọrọ APGA...

A Kpokupla Ndị Anambra Ka Ha Makụọ Otu Ndọrọ Ndọrọ APGA...

A kpọkuola ụmụafọ steeti Anambra na ndị Igbo gbaa gburu gburu ka ha makụọ, bata ma were otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị APGA dịka otu ndọrọ ndọrọ ha n'ihi ezi ọdịnihu, ịdị n'otu na agamnihu nke ahụ ga-ewetere ha.

Ndị Bishọọpụ Edegara Buharị Akwụkwọ Maka Ndị Otu Kristi A Mara Ikpe Ọnwụ...

Ndị Bishọọpụ Edegara Buharị Akwụkwọ Maka Ndị Otu Kristi A Mara Ikpe Ọnwụ...

Otu jikọtara ndị bishọọpụ n'ụwa gbaa gburu gburu bụ ndị a maara dịka 'World Council of Bishops" edegarala onyeisi ala Nigeria bụ maazị Mụhammadụ Buharị akwụkwọ banyere mmadụ ise ndị otu Kristi ahụ a mara ikpe ọnwụ n'abalị iri na otu nke ọnwa Juunu a, ma rịọ ka a tọhapụ ha.

Ndị Eze Ọdịnala Anambra Etoola Obianọ Maka Ezi Ọchịchị, Kwe Nkwa Ịkwàdò Ya...

Ndị Eze Ọdịnala Anambra Etoola Obianọ Maka Ezi Ọchịchị, Kwe Nkwa Ịkwàdò Ya...

Otu jikọtara ndị eze ọdịnala na steeti Anambra etoola aka na-achị steeti ahụ, bụ gọvanọ Willie Obianọ n'ihi ọtụtụ ọrụ ọma dị iche iche o ji n'aka nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ o mepụtagoro na ngalaba dị iche iche na steeti ahụ.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.